RainsMediaRadio

The Cavemen – Iro Lyrics

343 Views
The Cavemen – Iro Lyrics

Iro eh iro eh
Iro eh Iro a joo ka
Obu onye Ma ka esi
I fo ge bu
Obu onye ma ka esi
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Obu onye Ma kwa esi
I fo ge bu
Obu onye ma kwa si
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye

Thank you for reading this post, don't forget to subscribe!

Iro eh
Obu onye ma kwa eso iro iro
Obu onye Ma kwa esi
I fo ge bu
Obu onye Ma kwa esi
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye
Anyị ga-eje be nu
Anye ga Laawa nu
Anyị ga-eje be nu
Ọnweghị onye ga enwe ike ịma ye ye ye ye

Obu onye Ma kwa esi I fo ge bu
La la la la la lalaaaaaa

rainsmediaradio

Media enthusiast and music lover on a journey to becoming a global media mogul. I am taking it a step at a time.

Next Post

The Cavemen (with Mama) - Obiageri (The One That Comes and Eats) Lyrics

Tue Nov 29 , 2022
Share on Facebook Tweet it Share on Reddit Pin it Share it Email 343 Views MamaIhe egwu a na-akọwa, Obiageri Thank you for reading this post, don't forget to subscribe! The Cavemen & MamaLekwee ObiageriObiageri buom buomLekwee ObiageriObiageri buom buomHa abiaghi ịrụ, ihe ha bịara iri eri AmanamỌ buru na […]
The Cavemen Root Cover

You May Like

Quick Links

%d bloggers like this: